Munachi
Lyrics
Everyday them they wonder
Why I dey prosper
Ufodu si nam na agwo ogwu (Nawa)
Everyday them they para
Why I dey hama
Ufodu si na o by chance ooo (Nawa)
Them talk am for villa
Them talk am for town
Even dem talk am for Twitter (Nawa)
My brother no go forget
Chideraa ife chukwu dere odewo yaaa (Na so)
Ile le le
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munachi)
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munachi)
Munachim soo (Eee)
Munachi
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Everyday them they wonder
Them say I dey craze
Because of say I be raskal (Nawa)
But I give God the glory
He make me musician
Sotee them call me magician (Nawa)
Una anugo
Oye chukwu goziri
Oye chukwu tere mmanu eeeee
Ifere apughi ime yaaaaaa eeee
Una anugo oo
Oye chukwu goziri
Oye chukwu tere mmanu eeeee
Mmadu apughi ikocha yaaaaa oooo
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munach)
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munach)
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Una anugo
Oye chukwu goziri
Oye chukwu tere mmanu eeeee
Ifere apughi ime yaaa
Una anugo
Oye chukwu goziri
Oye chukwu tere mmanu eeeee
Mmadu apughi ikocha yaaa oooo
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munach)
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi (Munach)
Munachim soo (Munachim eee)
Munachi
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Ndi mmadu agbalagana
Munachim
Jesus nwa David oo okwa munagi oo
Arapuna muoo
Jesus nwa David oo okwa munagi oo
Iyo kokobiokooo
Chelsea nwannemm
Nwakachi
Kamchele
Writer(s): OKOLI CHINEDU IZUCHUKWU, SUNDAY GINIKACHUKWU NWEKE
Copyright(s): Lyrics © Ultra Tunes, CTSO MUSIC
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
The Meaning of Munachi
Be the first!
Post your thoughts on the meaning of "Munachi".