Egedege
Egedege

Larry Gaaga ft. Theresa Onuorah, Flavour, Phyno - Egedege Lyrics

Oct 22, 2021
14

Egedege Lyrics

Master
Larry Gaga

Ijele eluwego
Óbú mú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú mú na onye ga agba egwú
Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e
Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e
Dorima eh

Ín'eme guy Achorom Ima (aiyo)
Ochongonoko Achorom Ima (aiyo)
Igbagoro gbada Achorom Ima (aiyo)
Ichowa ima ije na nke emma (aiyo)
Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (aiyo)
Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (aiyo)
Theresa ónúora n'akporibe egwu (aiyo)
Larry Gaga ihewe ejewe eme

Ína eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abia
And I ensure tablum, desa bottle menú nga ala
Īhangia menú malú na akp'aza aya nza
Ósó na pounds ama nga just malú n'alert ama mba
Nwa hapú Ife ha kóli yi (koli yi)
Búyem egu Kam doli yi (doli yi)
Óbia n'ógbó mtólú yi
N'amacha Maka mcholi yi
Just maka na I wan jolli
Osim you not the one for me
Okwa izalómú mgbe mpkoli yi
Je gwanúm Ife mmeli yi (ebe)

Ijele eluwego
Óbú mú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú mú na onye ga agba egwú
Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e
Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e
Dorima eh (aiye yeyeyeyeyeye)

N'etelum egwu (n'etelum egwu)
N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
Biawalume (biawalume)
Gbashiashiwe
Ashimú n'etelum egwu (n'etelum egwu)
N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu)
Chishialume
Shashiwe
Imakwa n'ihe nkena akaliam aka e (Ejebe ejebe anaba anaba ebuluya jewe)
Imakwa na nwa nkena emeluom alú e (Ocha k'omaka nke gi amaka ima n'imaka)

Abúó ató anó ise isi asa (asa)
From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k'ó bazaar
Show the money by the bag (the bag)
Mti olum, ónó na bar (bar)
Akpchigom voice mú akpochigo Kam enwezili catarrh
Nwa hapù Ife akóli yi (koli yi)
Búyem egu Kam doli (doli yi)
Óbia n'ógbó mtótú yi
N'amacha Maka mcholi yi
Just maka na I wan jolli
Osim you are not the one for me
Okwa izalómú mgbe mpkoli yi
Je gwanúm ife mmeliyi (ebe)

Ijele eluwego
Óbú mú na ònye ga agba egwú e
Óbúdú mú na onye ga agba egwú
Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e
Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu
Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu
Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem
Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e
Larry Gaga gị k'egwu n'akpó
Onyeóma nji eje mba n'ijele mú n'elu e
Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o
Flavour nwanne mú n'ijele mú n'elu e
Anyi g'anwúzili egwu ónú ego n'asi nwannemú
N'ijele eluwego óbú mú n'onye ga agba egwu e
Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o
Ndióma mji abulumba n'ijele mú n'elu e
Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o
Phyno bianú e mú n'onye g'agba egwu e
Dorima eh

Ife onye we ko jia fe aka
Ife di mma adi mma
Larry Gaga
Theresa Onuorah na'gwu agú egedege
Flavor na Phyno
Máná ndí be anyí sí na
Onye óbuná na lu onyé karílí anyá ná émé gíní
Oná ékílí e kílí
Ife etúrú agó abú úsá
Ekene múnú
Afámú bu Pete Edochie
Aná akpóró mu Ebubedike

Writer(s): Azubuike Chibuzor Nelson, Larry Ndianefo, Okoli Chinedu Izuchukwu, Sunday Ginikachukwu Nweke, Theresa Onuorah, Zikora Okechukwu Cpa Okoromaduka
Copyright(s): Lyrics © CTSO MUSIC, Kobalt Music Publishing Ltd.
Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Attach an image to this thought

Drag image here or click to upload image

The Meaning of Egedege

Be the first!

Post your thoughts on the meaning of "Egedege".

Lyrics Discussions
by Steffany Gretzinger ft. Bobby Strand

1

174
Hot Songs

5

2K
Recent Blog Posts